Native Bible

Jeremiah 23:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eme ka ịta ụta ebighị ebi bịakwasị unu. Aga m etinyekwa unu nʼọnọdụ ihere nke ga-adịgide ruo ebighị ebi, e, ọnọdụ ihere nke a na-agaghị echefu echefu.” 23:6 Onyenwe anyị, bụ ezi omume anyị. 23:29 Maọbụ, na-ajụ ajụjụ sị 23:29 Lit. Hama 23:33 Akwụkwọ ụfọdụ na-asị, unu onwe unu bụ isi okwu ya 23:34 Maọbụ, okwu

Jeremiah 23:40 in English

Jeremiah 23:40 · Berean Standard Bible

And I will bring upon you everlasting shame and perpetual humiliation that will never be forgotten.”

Context

38Ọ bụ ezie na unu na-ekwu sị, ‘Ihe ndị a bụ ozi si nʼaka Onyenwe anyị,’ ma lee ihe Onyenwe anyị na-ekwu: Unu na-ekwu okwu ndị a, ‘Ihe a bụ ozi si nʼaka Onyenwe anyị,’ ọ bụladị mgbe m gwarala unu si unu asịkwala ‘Ihe ndị a bụ ozi nʼaka Onyenwe anyị.’ 39Ya mere, mụ onwe m ga-echezo unu kpamkpam ma sitekwa nʼihu m chụpụ unu na obodo a nke m nyere unu na nna nna unu ha. 40Aga m eme ka ịta ụta ebighị ebi bịakwasị unu. Aga m etinyekwa unu nʼọnọdụ ihere nke ga-adịgide ruo ebighị ebi, e, ọnọdụ ihere nke a na-agaghị echefu echefu.” 23:6 Onyenwe anyị, bụ ezi omume anyị. 23:29 Maọbụ, na-ajụ ajụjụ sị 23:29 Lit. Hama 23:33 Akwụkwọ ụfọdụ na-asị, unu onwe unu bụ isi okwu ya 23:34 Maọbụ, okwu

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.