Jeremaya 18:23
Jeremiah 18:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma gị onwe gị, Onyenwe anyị, maara nzube ọjọọ ha niile igbu m. Agbagharala ha ajọ omume ha; maọbụ hichapụ mmehie ha site nʼihu gị. Mee ka ụkwụ ha gbuchapụ ka ha daa nʼihu gị; mesie ha ike mgbe ị na-ewe iwe. 18:18 Maọbụ, gwajuo ya okwu afọ
Jeremiah 18:23 in English
Jeremiah 18:23 · Berean Standard Bible
But You, O LORD, know all their deadly plots against me. Do not wipe out their guilt or blot out their sin from Your sight. Let them be overthrown before You; deal with them in the time of Your anger.
Context
21Ya mere, were ụmụ ha nyefee nʼaka ụnwụ.
Werekwa ha onwe ha nyefee nʼaka mma agha.
Mee ka ndị nwunye ha ghọọ ndị gba aka ụmụ na di.
Meekwa ka e gbuo ndị ikom ha,
ka mma agha gbukwaa ụmụ okorobịa nʼọgbọ agha. 22Mee ka e site nʼụlọ ha nụ mkpu akwa,
mgbe i mere ka ndị iro ha buso ha agha na mberede.
Nʼihi na ha egwuola olulu ijide m,
ha esiekwarala m ọnya nzuzo ijide m nʼụkwụ. 23Ma gị onwe gị, Onyenwe anyị,
maara nzube ọjọọ ha niile igbu m.
Agbagharala ha ajọ omume ha;
maọbụ hichapụ mmehie ha site nʼihu gị.
Mee ka ụkwụ ha gbuchapụ ka ha daa nʼihu gị;
mesie ha ike mgbe ị na-ewe iwe.
18:18 Maọbụ, gwajuo ya okwu afọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.