Native Bible

Jeremiah 13:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, ịkwa iko gị niile ga-apụta ihe ya na agụụ ihe ọjọọ niile na-agụ gị, na ọnọdụ enweghị ihere nke ịgba akwụna gị niile! Nʼihi na ahụla m omume rụrụ arụ gị niile, nke ị na-eme nʼelu ugwu, na nʼime ọhịa. Ahụhụ dịrị gị, Jerusalem! Ruo ole mgbe ka ị ga-anọgide nʼime adịghị ọcha gị?” 13:1 Maọbụ, ihe mgbado ukwu 13:2 Ọtụtụ ndị ọgbara ọhụrụ amaghị ihe bụ ajị, kama ọ bụ nke a na-akpọ belịt, maọbụ, ihe mgbado ukwu ma ọ bụkwanụ, ihe okike ka ha maara

Jeremiah 13:27 in English

Jeremiah 13:27 · Berean Standard Bible

Your adulteries and lustful neighings, your shameless prostitution on the hills and in the fields— I have seen your detestable acts. Woe to you, O Jerusalem! How long will you remain unclean?”

Context

25Nke a bụ ihe unu fetara na nza, oke nke m kwadoro si nʼaka m inye unu.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri. “Nʼihi na unu echefuola m, tụkwasị obi unu na chi okwu ụgha dị iche iche. 26Ya mere, aga m ekpughepụ uwe i yi nʼahụ, jiri ya kpuchie gị ihu, si otu a gbaa gị ọtọ. Ihere ga-emekwa gị. 27Mgbe ahụ, ịkwa iko gị niile ga-apụta ihe ya na agụụ ihe ọjọọ niile na-agụ gị, na ọnọdụ enweghị ihere nke ịgba akwụna gị niile! Nʼihi na ahụla m omume rụrụ arụ gị niile, nke ị na-eme nʼelu ugwu, na nʼime ọhịa. Ahụhụ dịrị gị, Jerusalem! Ruo ole mgbe ka ị ga-anọgide nʼime adịghị ọcha gị?” 13:1 Maọbụ, ihe mgbado ukwu 13:2 Ọtụtụ ndị ọgbara ọhụrụ amaghị ihe bụ ajị, kama ọ bụ nke a na-akpọ belịt, maọbụ, ihe mgbado ukwu ma ọ bụkwanụ, ihe okike ka ha maara

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.