Native Bible

Judges 8:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha ekwesighịkwa ntụkwasị obi nye ezinaụlọ Jerub-Baal (ya bụ Gidiọn) dịka ezi ihe niile o mere ha si dị. 8:8 Ebe Jekọb gbasoro Chineke mgba Jen 32:30-31 8:33 Baal-Berit bụ arụsị, ụlọ ya dị nʼobodo Shekem.

Judges 8:35 in English

Judges 8:35 · Berean Standard Bible

They did not show kindness to the house of Jerubbaal (that is, Gideon) for all the good things he had done for Israel.

Context

33Ọ dịghị anya ka Gidiọn nwụsịrị, ụmụ Izrel laghachiri azụ bido ife chi Baal. Ha guzobere Baal-Berit* ka ọ bụrụ chi ha. 34Ma ụmụ Izrel echetaghị Onyenwe anyị Chineke ha, onye napụtara ha site nʼaka ndị iro ha niile gbara ha gburugburu. 35Ha ekwesighịkwa ntụkwasị obi nye ezinaụlọ Jerub-Baal (ya bụ Gidiọn) dịka ezi ihe niile o mere ha si dị. 8:8 Ebe Jekọb gbasoro Chineke mgba Jen 32:30-31 8:33 Baal-Berit bụ arụsị, ụlọ ya dị nʼobodo Shekem.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.