Ndị Ikpe 8:34
Judges 8:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ụmụ Izrel echetaghị Onyenwe anyị Chineke ha, onye napụtara ha site nʼaka ndị iro ha niile gbara ha gburugburu.
Judges 8:34 in English
Judges 8:34 · Berean Standard Bible
The Israelites failed to remember the LORD their God who had delivered them from the hands of all their enemies on every side.
Context
32Mgbe ihe ndị a gasịrị, Gidiọn nwa Joash, nwụrụ, mgbe ọ kasịrị nka nke ukwu. E liri ya nʼili nna ya Joash nʼobodo Ofra, nʼala Abieza. 33Ọ dịghị anya ka Gidiọn nwụsịrị, ụmụ Izrel laghachiri azụ bido ife chi Baal. Ha guzobere Baal-Berit* ka ọ bụrụ chi ha. 34Ma ụmụ Izrel echetaghị Onyenwe anyị Chineke ha, onye napụtara ha site nʼaka ndị iro ha niile gbara ha gburugburu. 35Ha ekwesighịkwa ntụkwasị obi nye ezinaụlọ Jerub-Baal (ya bụ Gidiọn) dịka ezi ihe niile o mere ha si dị.
8:8 Ebe Jekọb gbasoro Chineke mgba Jen 32:30-31
8:33 Baal-Berit bụ arụsị, ụlọ ya dị nʼobodo Shekem.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.