Native Bible

Judges 4:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aka ụmụ Izrel bụ nke dị ike na-adịkwa ike nke ukwu megide Jabin bụ eze Kenan ruo mgbe ha lara ya nʼiyi. 4:11 Ezi mmekọrịta nke dị nʼetiti ndị Izrel na ndị Ken, bidoro nʼoge Mosis. Ọpụ 3:1 Ndị Ken nyeere ụmụ Izrel aka imeri ndị iro ha, mgbe ha na-achọ inweta Kenan bụ ala nkwa ahụ Nkp 1:16

Judges 4:24 in English

Judges 4:24 · Berean Standard Bible

And the hand of the Israelites grew stronger and stronger against Jabin king of Canaan until they destroyed him.

Context

22Mgbe Barak bịara ịchọ Sisera, Jael jekwuru ya sị, “Bịa ka m gosi gị nwoke ahụ ị na-achọ.” Barak sooro ya jee, ma lee, Sisera anwụọlarị site na ǹtu ahụ a kpọrọ ya nʼisi. 23Nʼụbọchị ahụ, Chineke meriri Jabin, eze ndị Kenan nʼihu ụmụ Izrel. 24Aka ụmụ Izrel bụ nke dị ike na-adịkwa ike nke ukwu megide Jabin bụ eze Kenan ruo mgbe ha lara ya nʼiyi. 4:11 Ezi mmekọrịta nke dị nʼetiti ndị Izrel na ndị Ken, bidoro nʼoge Mosis. Ọpụ 3:1 Ndị Ken nyeere ụmụ Izrel aka imeri ndị iro ha, mgbe ha na-achọ inweta Kenan bụ ala nkwa ahụ Nkp 1:16

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.