Ndị Ikpe 3:31
Judges 3:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Ehud chịsịrị, Shamga, nwa Anat rịgotara ịchị. O tigburu narị ndị Filistia isii. Ọ bụ ndụdụ e ji achị ehi ka o ji tigbuo ha. Ya onwe ya kwa, zọpụtara ndị Izrel. 3:6 Ọpụ 34:15-16; Dit 7:3-4; Jos 23:12 3:13 Ndị Amọn bụ ndị si nʼagbụrụ Lọt, nke a dị nʼakwụkwọ Jen 19:38, ebe ndị Amalek si nʼagbụrụ Ịsọ (ị ga-agụta nke a nʼakwụkwọ Jen 36:12,16). Ọ bụghị naanị na ha bụ ndị agbataobi ndị Izrel, ma ha bụ ndị iro ka ndị iro niile nke ndị Izrel nwere (gụọ Dit 25:17-18).
Judges 3:31 in English
Judges 3:31 · Berean Standard Bible
After Ehud came Shamgar son of Anath. And he too saved Israel, striking down six hundred Philistines with an oxgoad.
Context
29Nʼụbọchị ahụ, ha gburu puku ndị agha Moab iri, ha niile siri ike bụrụkwa dimkpa. O nweghị otu onye gbapụrụ. 30Nʼụbọchị ahụ, e mere ka Moab nọdụ nʼokpuru ndị Izrel. Ala ahụ nwere ozuzu ike na udo, iri afọ asatọ. 31Mgbe Ehud chịsịrị, Shamga, nwa Anat rịgotara ịchị. O tigburu narị ndị Filistia isii. Ọ bụ ndụdụ e ji achị ehi ka o ji tigbuo ha. Ya onwe ya kwa, zọpụtara ndị Izrel.
3:6 Ọpụ 34:15-16; Dit 7:3-4; Jos 23:12
3:13 Ndị Amọn bụ ndị si nʼagbụrụ Lọt, nke a dị nʼakwụkwọ Jen 19:38, ebe ndị Amalek si nʼagbụrụ Ịsọ (ị ga-agụta nke a nʼakwụkwọ Jen 36:12,16). Ọ bụghị naanị na ha bụ ndị agbataobi ndị Izrel, ma ha bụ ndị iro ka ndị iro niile nke ndị Izrel nwere (gụọ Dit 25:17-18).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.