Ndị Ikpe 1:36
Judges 1:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Oke ala ụmụ ndị Amọrait malitere na mgbago Akrabim ruo, ma gafeekwa ebe a na-akpọ Sela. 1:3 Ebo Simiọn na ebo Juda si nʼagbụrụ Lịa Nkp 1:17 1:6 I gbupụ isi mkpụrụ aka, na mkpịsịụkwụ nke ndị e jidere nʼagha, bụ ihe a na-ejighị kpọrọ ihe na mba ndị dị nʼetiti ọwụwa anyanwụ. Mgbe e gbupụrụ isi mkpụrụ aka na mkpịsịụkwụ onye agha, onye dị otu a agaghị e nwe ike jide ngwa agha ọzọ, maọbụ gaa ije. 1:7 Ala Kenan bụ mba e kewara na mpaghara na mpaghara, maọbụ nʼobodo nta nʼobodo nta. Mpaghara, maọbụ obodo nta ọbụla nwere eze na-achị ya. Ọtụtụ obodo ndị a gbara isi obodo ahụ gburugburu. 1:16 Nke a bụ Jeriko
Judges 1:36 in English
Judges 1:36 · Berean Standard Bible
And the border of the Amorites extended from the Ascent of Akrabbim * to Sela and beyond.
Context
34Ma banyere ndị ebo Dan, ndị Amọrait chụpụrụ ha chụba ha nʼelu ugwu. Ha ekwenyeghị ka ha rịdata na ndịda ugwu ahụ. 35Ma ndị Amọrait nọgidesịrị ike nʼugwu Heres, na Aijalon, na Shaalbim, ma mgbe ike ebo Josef bara ụba, ha meriri ha, mee ha ndị ohu ha. 36Oke ala ụmụ ndị Amọrait malitere na mgbago Akrabim ruo, ma gafeekwa ebe a na-akpọ Sela.
1:3 Ebo Simiọn na ebo Juda si nʼagbụrụ Lịa Nkp 1:17
1:6 I gbupụ isi mkpụrụ aka, na mkpịsịụkwụ nke ndị e jidere nʼagha, bụ ihe a na-ejighị kpọrọ ihe na mba ndị dị nʼetiti ọwụwa anyanwụ. Mgbe e gbupụrụ isi mkpụrụ aka na mkpịsịụkwụ onye agha, onye dị otu a agaghị e nwe ike jide ngwa agha ọzọ, maọbụ gaa ije.
1:7 Ala Kenan bụ mba e kewara na mpaghara na mpaghara, maọbụ nʼobodo nta nʼobodo nta. Mpaghara, maọbụ obodo nta ọbụla nwere eze na-achị ya. Ọtụtụ obodo ndị a gbara isi obodo ahụ gburugburu.
1:16 Nke a bụ Jeriko
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.