Native Bible

James 4:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, mmadụ ọbụla maara ihe bụ ezi ihe ma jụ ime ya na-emehie. 4:6 Ilu 3:34

James 4:17 in English

James 4:17 · Berean Standard Bible

Anyone, then, who knows the right thing to do, yet fails to do it, is guilty of sin.

Context

15Kama ihe unu ga-ekwu bụ nke a, “Ọ bụrụ na Onyenwe anyị ekwe, anyị ga-adị ndụ, mee nke a maọbụ nke ọzọ.” 16Ma ihe unu na-eme bụ ịnya isi na ịkpa nganga. Ụdị ịnya isi a bụ ihe ọjọọ. 17Ya mere, mmadụ ọbụla maara ihe bụ ezi ihe ma jụ ime ya na-emehie. 4:6 Ilu 3:34

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.