Aịzaya 7:25
Isaiah 7:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma banyere ugwu eji ọgụ kọọ na mbụ, ị gaghị abakwa nʼebe ahụ ọzọ nʼihi egwu uke na ogwu; ha ga-abụ ebe a na-atọpụ ehi na ebe atụrụ na-agbagharị. 7:1 Nʼime senchuri nke asaa, tupu a mụọ Kraịst, ndị Izrel na Siria jikọrọ aka buso ndị Asịrịa agha. Nʼoge ahụ ha gbalịrị ịkwagide Ehaz, eze Juda, ka o soro ha ga buo agha ahụ. 7:8 2Sa 8:6 7:17 2Ih 28:19-20
Isaiah 7:25 in English
Isaiah 7:25 · Berean Standard Bible
For fear of the briers and thorns, you will no longer traverse the hills once tilled by the hoe; they will become places for oxen to graze and sheep to trample.
Context
23Nʼụbọchị ahụ, ala ọbụla nke nwere otu puku osisi vaịnị nke ọnụahịa ya ruru otu puku shekel ọlaọcha ga-abụ naanị ogwu na uke. 24Ndị dinta ga-achịrị àkụ na ùta gaa nʼebe ahụ, nʼihi na uke na ogwu ga-ekpuchi ala ahụ. 25Ma banyere ugwu eji ọgụ kọọ na mbụ, ị gaghị abakwa nʼebe ahụ ọzọ nʼihi egwu uke na ogwu; ha ga-abụ ebe a na-atọpụ ehi na ebe atụrụ na-agbagharị.
7:1 Nʼime senchuri nke asaa, tupu a mụọ Kraịst, ndị Izrel na Siria jikọrọ aka buso ndị Asịrịa agha. Nʼoge ahụ ha gbalịrị ịkwagide Ehaz, eze Juda, ka o soro ha ga buo agha ahụ.
7:8 2Sa 8:6
7:17 2Ih 28:19-20
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.