Aịzaya 64:1
Isaiah 64:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ gaara adị mma ma asị na ị ga-adọwa eluigwe rịdata nʼala, ma asị nʼugwu ukwu niile ga-ama jijiji nʼihu gị!
Isaiah 64:1 in English
Isaiah 64:1 · Berean Standard Bible
If only You would rend the heavens and come down, so that mountains would quake at Your presence,
Context
1Ọ gaara adị mma ma asị na ị ga-adọwa eluigwe rịdata nʼala,
ma asị nʼugwu ukwu niile ga-ama jijiji nʼihu gị! 2Dịka mgbe ọkụ na-agba ụmụ osisi,
na-eme ka mmiri e sikwasịrị nʼọkụ gbọọ.
Si nʼelu rịdata bịa mee ka ndị iro* gị niile maara aha gị,
meekwa ka mba niile dị iche iche maa jijiji nʼihu gị. 3Nʼihi na ọ bụ mgbe i mere ọtụtụ ihe egwu dị iche iche nke anyị na-atụghị anya ya
ka ị rịdatara mee ka ugwu ukwu niile maa jijiji nʼihu gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.