Aịzaya 62:12
Isaiah 62:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A ga-akpọ ha Ndị Nsọ, ndị Onyenwe anyị gbapụtara; a ga-akpọkwa unu ndị a na-achọsi ike, Obodo a na-agbakụtaghị azụ. 62:5 Ụmụ gị ndị ikom
Isaiah 62:12 in English
Isaiah 62:12 · Berean Standard Bible
And they will be called the Holy People, the Redeemed of The LORD; and you will be called Sought Out, A City Not Forsaken.
Context
10Gabiganụ! Gabiganụ sitenụ nʼọnụ ụzọ ama niile.
Dozienụ ụzọ maka ndị m.
Wuzienụ ụzọ niile, wuzienụ okporoụzọ niile.
Bupụsịanụ nkume niile,
weliekwanụ ọkọlọtọ maka mba niile. 11Onyenwe anyị ekwusaala okwu
nye nsọtụ niile nke ụwa sị,
“Gwanụ Ada Zayọn,
‘Lee Onye Nzọpụta gị na-abịa!
Lee, ụgwọ ọrụ ya dị ya nʼaka,
nkwụghachi nke ọ ga-akwụghachi sokwa ya na-abịa.’ ” 12A ga-akpọ ha Ndị Nsọ,
ndị Onyenwe anyị gbapụtara;
a ga-akpọkwa unu ndị a na-achọsi ike,
Obodo a na-agbakụtaghị azụ.
62:5 Ụmụ gị ndị ikom
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.