Native Bible

Isaiah 52:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Otu a ka ọ ga-esi fesaa ọtụtụ mba dị iche iche,* ndị eze ga-emechikwa ọnụ ha nʼihi ya, ọ bụ ihe a na-agwaghị ha ka ha ga-ahụ, ihe ha a ka anụbeghị, ka ha ga-aghọtakwa. 52:7 Maọbụ, na-ezisa 52:15 Maọbụ, otu a ka ọtụtụ mba dị iche iche ga-anọ na mgbagwoju anya.

Isaiah 52:15 in English

Isaiah 52:15 · Berean Standard Bible

so He will sprinkle * many nations. Kings will shut their mouths because of Him. For they will see what they have not been told, and they will understand what they have not heard.*

Context

13Lee, ohu m ga-enwe uche, a ga-ebulikwa ya elu, ọ ga-abụkwa onye a na-asọpụrụ. 14Dịka ibubo si nwụọ ọtụtụ ndị mmadụ nʼahụ; otu a ka ihu ya bụ ihe e bibiri ebibi nke ukwuu, nke mere na ọ dịkwaghị ka ihu mmadụ ọzọ, anụ ahụ ya ka ebibikwara nʼụzọ ọ na-agaghị eyikwa anụ ahụ mmadụ. 15Otu a ka ọ ga-esi fesaa ọtụtụ mba dị iche iche,* ndị eze ga-emechikwa ọnụ ha nʼihi ya, ọ bụ ihe a na-agwaghị ha ka ha ga-ahụ, ihe ha a ka anụbeghị, ka ha ga-aghọtakwa. 52:7 Maọbụ, na-ezisa 52:15 Maọbụ, otu a ka ọtụtụ mba dị iche iche ga-anọ na mgbagwoju anya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.