Native Bible

Isaiah 40:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kasịenụ ndị m obi, kasịenụ ha obi, ka Chineke gị kwuru.

Isaiah 40:1 in English

Isaiah 40:1 · Berean Standard Bible

“Comfort, comfort My people,” says your God.

Context

1Kasịenụ ndị m obi, kasịenụ ha obi, ka Chineke gị kwuru. 2Were nwayọọ gwa Jerusalem okwu, gwa ya; na ụbọchị ọjọọ ya niile agwụla, na a kwụzuola ụgwọ mmehie ya niile, na o sitela nʼaka Onyenwe anyị nata ụgwọ ọrụ karịrị okpukpu abụọ nke mmehie ya niile. 3Otu onye na-eti mkpu sị, “Dozienụ ụzọ nye Onyenwe anyị nʼime ọzara, meenụ ka ụzọ atụliri atụli guzozie kwem nʼime ọzara nye Chineke anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.