Aịzaya 38:21
Isaiah 38:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aịzaya ekwuolarị sị, “Kwadoonụ mmanụ fiig dị ọkụ tee ya nʼelu etuto ahụ, ahụ ga-adịkwa ya mma.”
Isaiah 38:21 in English
Isaiah 38:21 · Berean Standard Bible
Now Isaiah had said, “Prepare a lump of pressed figs and apply it to the boil, and he will recover.”
Context
19Ọ bụ ndị dị ndụ, e, naanị ndị dị ndụ ga-eto gị otuto,
dị ka m na-eme taa.
Ọ bụ otu ọgbọ na-eme ka ọgbọ na-eso ha
mata ihe banyere ikwesi ntụkwasị obi gị. 20Onyenwe anyị ga-azọpụta m,
anyị ga-abụ abụ kpọọ ụbọ akwara
nʼụbọchị niile nke ndụ anyị,
nʼime ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị. 21Aịzaya ekwuolarị sị, “Kwadoonụ mmanụ fiig dị ọkụ tee ya nʼelu etuto ahụ, ahụ ga-adịkwa ya mma.” 22Hezekaya jụrụ sị, “Gịnị ga-abụ ihe ịrịbama na m ga-aga nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.