Native Bible

Isaiah 37:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Otu ụbọchị, mgbe ọ nọ na-akpọ isiala nʼụlọ chi ya a na-akpọ Nisrọk, ụmụ ya ndị ikom aha ha bụ Adramelek na Shareza were mma agha gbuo ya. Ha gbapụrụ ọsọ gbaga nʼala Ararat. Isahadon, bụ nwa ya nwoke ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. 37:29 Ọ bụrụ na ndị agha Asịrịa e merie obodo nʼagha, ha na-eji nko tinye nʼimi ndị ha dọtara nʼagha, jirikwa eriri igwe tinye nʼọnụ ha. 37:30 Ya bụ, akara 37:32 Gbapụrụ a gbapụ maka ụjọ

Isaiah 37:38 in English

Isaiah 37:38 · Berean Standard Bible

One day, while he was worshiping in the temple of his god Nisroch, his sons Adrammelech and Sharezer put him to the sword and escaped to the land of Ararat. And his son Esar-haddon reigned in his place.

Context

36Mmụọ ozi Onyenwe anyị pụrụ gaa tigbuo otu puku narị na puku iri asatọ na ise nʼụlọ ikwu ndị Asịrịa. Mgbe ndị mmadụ tetara nʼisi ụtụtụ, lee, ozu ka ha jupụtara ebe niile. 37Ya mere, Senakerib, eze Asịrịa, biliri ije, laghachi nʼala ya. Ọ laghachiri biri nʼobodo Ninive. 38Otu ụbọchị, mgbe ọ nọ na-akpọ isiala nʼụlọ chi ya a na-akpọ Nisrọk, ụmụ ya ndị ikom aha ha bụ Adramelek na Shareza were mma agha gbuo ya. Ha gbapụrụ ọsọ gbaga nʼala Ararat. Isahadon, bụ nwa ya nwoke ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. 37:29 Ọ bụrụ na ndị agha Asịrịa e merie obodo nʼagha, ha na-eji nko tinye nʼimi ndị ha dọtara nʼagha, jirikwa eriri igwe tinye nʼọnụ ha. 37:30 Ya bụ, akara 37:32 Gbapụrụ a gbapụ maka ụjọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.