Aịzaya 33:24
Isaiah 33:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dịkwaghị onye bi na Zayọn ga-asị, “Ahụ esighị m ike,”* nʼihi na a ga-agbaghara ndị bi nʼime ya mmehie ha niile. 33:10 Mgbe a ga-asọpụrụ m 33:24 Ana m arịa ọrịa
Isaiah 33:24 in English
Isaiah 33:24 · Berean Standard Bible
And no resident of Zion will say, “I am sick.” The people who dwell there will be forgiven of iniquity.
Context
22Nʼihi na Onyenwe anyị bụ onye ikpe anyị.
Onyenwe anyị bụ onye na-enye anyị iwu.
Onyenwe anyị bụ eze anyị,
ọ bụ ya na-azọpụta anyị. 23A tọsaala ụdọ niile:
Ha adịghị ejidesikwa ọkọlọtọ gị ike,
a gbasaghịkwa akwa igbochi ifufe.
Mgbe ahụ, a ga-ekesa ụba ihe a kwatara nʼagha
ọ bụladị ndị ngwụrọ ga-ebute ihe nkwata nʼagha. 24Ọ dịkwaghị onye bi na Zayọn ga-asị, “Ahụ esighị m ike,”*
nʼihi na a ga-agbaghara ndị bi nʼime ya mmehie ha niile.
33:10 Mgbe a ga-asọpụrụ m
33:24 Ana m arịa ọrịa
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.