Aịzaya 30:5
Isaiah 30:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ihere ga-eme onye ọbụla nʼihi ndị na-abaghị uru nye ha, ndị na-abụghị ihe inyeaka maọbụ ihe iba uru, kama naanị ihe ihere na ịta ụta.”
Isaiah 30:5 in English
Isaiah 30:5 · Berean Standard Bible
everyone will be put to shame because of a people useless to them. They cannot be of help; they are good for nothing but shame and reproach.”
Context
3Ma nchekwa Fero ga-aghọrọ unu ihe ihere,
ndo ndị Ijipt ga-etinye unu nʼọnọdụ mweda nʼala. 4Ọ bụ ezie na ha nwere ndị ozi na Zoan
ndị nnọchi anya ha erutekwala Hans, 5ihere ga-eme onye ọbụla
nʼihi ndị na-abaghị uru nye ha,
ndị na-abụghị ihe inyeaka maọbụ ihe iba uru,
kama naanị ihe ihere na ịta ụta.” 6Amụma banyere ụmụ anụmanụ bi na Negev.
Nʼala ahụhụ na mkpagbu,
nke ọdụm na nne ọdụm,
nke ajụala na agwọ ọjọọ na-efe ka ọkụ,
ndị nnọchite anya obodo na-ebu akụ ha niile nʼelu ịnyịnya ibu,
na-ebukwa akụnụba ha dị oke ọnụahịa nʼelu ịnyịnya kamel,
na-agakwuru mba ahụ na-abaghị uru, 7bụ Ijipt, ndị inyeaka ha na-enye enweghị isi.
Nʼihi nke a, ana m agụ ya
Rehab, onye na-enweghị ihe ọ na-arụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.