Native Bible

Isaiah 29:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị na-akpafu nʼime mmụọ ha ga-enweta nghọta, ndị ntamu ga-achọkwa ka ha mụta ihe.” 29:1 Nke a bụ aha ọzọ e ji mara Jerusalem. 29:5 Ya bụ, ndị ala ọzọ na-emegide gị 29:16 Ka unu si bụrụ ndị nzuzu

Isaiah 29:24 in English

Isaiah 29:24 · Berean Standard Bible

Then the wayward in spirit will come to understanding, and those who grumble will accept instruction.”

Context

22Ya mere, nke a bụ ihe Onyenwe anyị onye gbapụtara Ebraham na-agwa ụlọ Jekọb, “Ndị m, a gaghị emekwa ka ihere mee unu ọzọ. Ihu unu agaghị agbarụkwa ọzọ. 23Mgbe ha hụrụ ụmụ ha, bụ ọrụ aka m abụọ, nʼetiti ha, ha ga-edo aha m nsọ, ha ga-ekwupụta, nabatakwa ịdị nsọ nke Onye nsọ Jekọb, ha ga-eguzokwa nʼihu Chineke Izrel nʼegwu na nʼịma jijiji. 24Ndị na-akpafu nʼime mmụọ ha ga-enweta nghọta, ndị ntamu ga-achọkwa ka ha mụta ihe.” 29:1 Nke a bụ aha ọzọ e ji mara Jerusalem. 29:5 Ya bụ, ndị ala ọzọ na-emegide gị 29:16 Ka unu si bụrụ ndị nzuzu

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.