Native Bible

Hosea 12:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma Ifrem akpasuola iwe ilu nke ukwuu. Onyenwe ya ga-awụkwasịkwa ya ikpe ọmụma. Ọ ga-akwụghachi ya dịka nlelị ya si dị. 12:2 Jekọb nʼebe a bụ akpalaokwu nke pụtara onye aghụghọ Maọbụ, onye na-aghọrị mmadụ

Hosea 12:14 in English

Hosea 12:14 · Berean Standard Bible

Ephraim has provoked bitter anger, so his Lord will leave his bloodguilt upon him and repay him for his contempt.

Context

12Jekọb gbalagara nʼala Aram; Izrel fere ofufe nʼihi inweta nwunye, nʼihi ịkwụ ụgwọ ya, o lekọtara atụrụ. 13Ọ bụkwa onye amụma ka Onyenwe anyị ji site nʼIjipt kpọpụta Izrel, o sitekwara nʼaka onye amụma lekọtazie ya anya. 14Ma Ifrem akpasuola iwe ilu nke ukwuu. Onyenwe ya ga-awụkwasịkwa ya ikpe ọmụma. Ọ ga-akwụghachi ya dịka nlelị ya si dị. 12:2 Jekọb nʼebe a bụ akpalaokwu nke pụtara onye aghụghọ Maọbụ, onye na-aghọrị mmadụ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.