Hosiya 1:11
Hosea 1:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A ga-achịkọtakwa ndị Juda na ndị Izrel ọnụ. Ha ga-ahọpụtakwara onwe ha otu onyeisi, si nʼala ahụ rigopụta, nʼihi ihe ukwu ka ụbọchị Jezril ga-abụ. 1:6 Nke a pụtara onye a na-ahụghị nʼanya maọbụ, obi ebere adịghịkwa 1:9 Nke pụtara, ọ bụghị ndị nke m
Hosea 1:11 in English
Hosea 1:11 · Berean Standard Bible
Then the people of Judah and of Israel will be gathered together, and they will appoint for themselves one leader, and will go up out of the land. For great will be the day of Jezreel.
Context
9Onyenwe anyị sịrị, “Kpọọ aha ya Lo-ammi,* nke pụtara unu abụghị ndị m, nʼihi na unu abụghị ndị nke m, mụ onwe m abụkwaghị Chineke unu. 10“Ma ọnụọgụgụ ụmụ Izrel ga-adị ka aja dị nʼọnụ oke osimiri nke a na-apụghị ịgụta ọnụ maọbụ tụọ nʼihe ọtụtụ. Nʼebe ahụ a nọ sị ha, ‘Unu abụghị ndị m,’ nʼebe ahụ ka a ga-anọ sịkwa ha, ‘Ụmụ Chineke dị ndụ ka unu bụ.’ 11A ga-achịkọtakwa ndị Juda na ndị Izrel ọnụ. Ha ga-ahọpụtakwara onwe ha otu onyeisi, si nʼala ahụ rigopụta, nʼihi ihe ukwu ka ụbọchị Jezril ga-abụ.
1:6 Nke a pụtara onye a na-ahụghị nʼanya maọbụ, obi ebere adịghịkwa
1:9 Nke pụtara, ọ bụghị ndị nke m
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.