Ndị Hibru 4:9
Hebrews 4:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu ụbọchị izuike fọdụrụ nye ndị nke Chineke.
Hebrews 4:9 in English
Hebrews 4:9 · Berean Standard Bible
There remains, then, a Sabbath rest for the people of God.
Context
7O wepụtara ụbọchị ọzọ nke ọ kpọrọ Taa, o sitere nʼọnụ Devid kwuo okwu ahụ e kwurula ihe banyere nʼoge gara aga sị,
“Taa, ọ bụrụ na unu anụ olu ya,
unu emela ka obi unu sie ike.”* 8Nʼihi na a sị na Joshua nyere ha ezumike, ọ gaghị ekwu banyere ụbọchị ọzọ. 9Otu ụbọchị izuike fọdụrụ nye ndị nke Chineke. 10Nʼihi na onye ọbụla banyere nʼezumike ya esitela nʼọrụ nke ya onwe ya nwee izuike dị ka Chineke siri banye nʼizuike nke ya. 11Ya mere, ka anyị mee ka ike anyị ha, ka anyị banye nʼebe izuike ahụ, ka ọ hapụ ịdịkwa onye ọbụla nke na-agaghị aba nʼihi ịṅomi ekweghị ekwe ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.