Ndị Hibru 13:1
Hebrews 13:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ịhụnanya unu nwere nʼetiti unu na-adịgide.
Hebrews 13:1 in English
Hebrews 13:1 · Berean Standard Bible
Continue in brotherly love.
Context
1Ka ịhụnanya unu nwere nʼetiti unu na-adịgide. 2Unu echefula ịnabata ndị ọbịa, nʼihi na ụfọdụ ndị mere nke a lekọtara ndị mmụọ ozi ma ha amataghị. 3Chetanụ ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ dị ka a ga-asị na unu so ha nọdụ nʼụlọ mkpọrọ. Chetakwanụ ndị a na-ata ahụhụ, dịka a ga-asị na unu onwe unu so ha na-ahụ ahụhụ nʼahụ unu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.