Native Bible

Hebrews 12:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na Chineke anyị bụ ọkụ na-erepịa erepịa.* 12:6 Ilu 3:11,12 12:13 Ilu 4:26 12:20 Ọpụ 19:12,13 12:21 Dit 9:19 12:26 Heg 2:6 12:29 Dit 4:24

Hebrews 12:29 in English

Hebrews 12:29 · Berean Standard Bible

“For our God is a consuming fire.”*

Context

27Okwu a bụ, “Otu mgbe ọzọ fọdụrụ,” na-egosi mwepụ nke ihe na-ama jijiji dịka ihe e kere eke, iji hụ na nke na-anaghị ama jijiji ga-adị. 28Ya mere, ebe anyị na-anata alaeze nke na-apụghị ịgbanwe, ka anyị jiri obi ekele, egwu na nsọpụrụ fee Chineke ofufe nʼụzọ ọ ga-anabata. 29Nʼihi na Chineke anyị bụ ọkụ na-erepịa erepịa.* 12:6 Ilu 3:11,12 12:13 Ilu 4:26 12:20 Ọpụ 19:12,13 12:21 Dit 9:19 12:26 Heg 2:6 12:29 Dit 4:24

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.