Native Bible

Genesis 50:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Josef dakwasịrị nʼihu nna ya, kwaa akwa, sutukwa ya ọnụ.

Genesis 50:1 in English

Genesis 50:1 · Berean Standard Bible

Then Joseph fell upon his father’s face, wept over him, and kissed him.

Context

1Josef dakwasịrị nʼihu nna ya, kwaa akwa, sutukwa ya ọnụ. 2Josef nyere iwu, ka ndị dibịa na-ejere ya ozi gbasie ozu nna ya. Ya mere, ndị dibịa ahụ gbasikwara Izrel. 3O were ha iri ụbọchị anọ ịgbasi ozu, nʼihi na nke a bụ oge o kwesiri iwe ha ime ya. Mgbe nke a gasịrị, a kwara ya nʼala Ijipt iri ụbọchị asaa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.