Jenesis 46:1
Genesis 46:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Izrel biliri ije, ya na ihe niile o nwere rute Bịasheba. Ebe a, ọ chụrụ aja nye Chineke nke nna ya Aịzik.
Genesis 46:1 in English
Genesis 46:1 · Berean Standard Bible
So Israel set out with all that he had, and when he came to Beersheba, he offered sacrifices to the God of his father Isaac.
Context
1Izrel biliri ije, ya na ihe niile o nwere rute Bịasheba. Ebe a, ọ chụrụ aja nye Chineke nke nna ya Aịzik. 2Chineke gwara Izrel okwu nʼọhụ nke abalị. Ọ sịrị, “Jekọb! Jekọb!”
Ọ zara sị, “Lee m nʼebe a.” 3Chineke gwara ya sị, “Abụ m Chineke, Chineke nke nna gị. Atụla egwu ịgbada Ijipt nʼihi na aga m eme gị ka ị ghọọ mba dị ukwuu nʼebe ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.