Jenesis 36:13
Genesis 36:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Reuel bụ, Nahat, Zera, Shama na Miza. Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Basemat, nwunye Ịsọ.
Genesis 36:13 in English
Genesis 36:13 · Berean Standard Bible
These are the sons of Reuel: Nahath, Zerah, Shammah, and Mizzah. They are the grandsons of Esau’s wife Basemath.
Context
11Ụmụ Elifaz ndị ikom bụ,
Teman, Ọmaa, Zefo, Gatam na Kenaz. 12Elifaz nwa Ịsọ nwere iko nwanyị aha ya bụ Timna, onye mụtaara ya Amalek. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Ada, nwunye Ịsọ. 13Ụmụ ndị ikom Reuel bụ,
Nahat, Zera, Shama na Miza. Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Basemat, nwunye Ịsọ. 14Ndị a bụ ụmụ Oholibama, nwunye Ịsọ. Oholibama bụ nwa Ana na nwa nwa Zibiọn. Ọ mụtaara Ịsọ
Jeush, Jalam na Kora. 15Ndị a bụ ọnụmara si nʼetiti ụmụ ụmụ Ịsọ.
Site nʼetiti ụmụ Elifaz, ọkpara Ịsọ,
e nwere Ọnụmara Teman, ọnụmara Ọmaa, ọnụmara Zefo, ọnụmara Kenaz.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.