Jenesis 34:31
Genesis 34:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ha zara sị ya, “O kwesiri ka o meso nwanne anyị nwanyị mmeso dịka ọ bụ akwụna?” 34:20 Ọ bụ nʼọnụ ụzọ ama nke obodo ka ndị okenye na-ezukọ, akparịta ụka. Jen 19:2; 23:10; Rut 4:1,11; 2Sa 15:2
Genesis 34:31 in English
Genesis 34:31 · Berean Standard Bible
But they replied, “Should he have treated our sister like a prostitute?”
Context
29Akụ ha niile, na ndị inyom ha niile na ụmụntakịrị ha, na ihe niile dị nʼime ụlọ ha, ka ha weere dịka ihe a dọtara nʼagha. 30Mgbe Jekọb hụrụ ihe ụmụ ya mere, ọ kpọrọ Simiọn na Livayị sị ha, “Unu ebuterela m nsogbu mee ka m bụrụ ihe na-esi isi ọjọọ nʼetiti ndị Kenan na ndị Periz nwe ala a. Ebe anyị dị ole na ole, ọ bụrụ na ha ejikọta onwe ha ọnụ lụso m agha, ha ga-ekpochapụ mụ na ezinaụlọ m.” 31Ma ha zara sị ya, “O kwesiri ka o meso nwanne anyị nwanyị mmeso dịka ọ bụ akwụna?”
34:20 Ọ bụ nʼọnụ ụzọ ama nke obodo ka ndị okenye na-ezukọ, akparịta ụka. Jen 19:2; 23:10; Rut 4:1,11; 2Sa 15:2
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.