Jenesis 29:1
Genesis 29:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jekọb gara nʼihu nʼije ya rute nʼala dị nʼọwụwa anyanwụ.
Genesis 29:1 in English
Genesis 29:1 · Berean Standard Bible
Jacob resumed his journey and came to the land of the people of the east.
Context
1Jekọb gara nʼihu nʼije ya rute nʼala dị nʼọwụwa anyanwụ. 2NʼEbe Nsọ a, ọ hụrụ otu olulu mmiri, hụkwa ụzọ igwe atụrụ atọ ndị nọ nʼakụkụ olulu mmiri nʼihi na ndị na-elekọta ha na-enye ha mmiri site nʼolulu mmiri ahụ. Nkume e ji mechie ọnụ olulu mmiri ahụ buru ibu. 3Nʼihi na mgbe igwe atụrụ niile bịazukọtara nʼolulu mmiri ahụ, ndị ọzụzụ atụrụ na-emeghepụ nkume ahụ nye ha mmiri. Emesịa, ha na-ejikwa nkume ahụ mechie ọnụ olulu mmiri ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.