Native Bible

Genesis 17:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Ebram gbara iri afọ itoolu na itoolu, Onyenwe anyị gosiri ya onwe ya sị ya, “Abụ m Chineke Onye pụrụ ime ihe niile. Jegharịa ije nʼihu m, bụrụ onye na-enweghị ịta ụta ọbụla.

Genesis 17:1 in English

Genesis 17:1 · Berean Standard Bible

When Abram was ninety-nine years old, the LORD appeared to him and said, “I am God Almighty.* Walk before Me and be blameless.

Context

1Mgbe Ebram gbara iri afọ itoolu na itoolu, Onyenwe anyị gosiri ya onwe ya sị ya, “Abụ m Chineke Onye pụrụ ime ihe niile. Jegharịa ije nʼihu m, bụrụ onye na-enweghị ịta ụta ọbụla. 2Aga m eme ka ọgbụgba ndụ m dịrị nʼetiti mụ na gị, mekwa ka ị mụbaa nke ukwuu nʼọnụọgụgụ.” 3Ebram dara nʼala, kpudo ihu ya nʼala. Chineke gwara ya sị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.