Native Bible

Genesis 15:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na ala ndị Het, na nke ndị Periz na nke ndị Refaim,

Genesis 15:20 in English

Genesis 15:20 · Berean Standard Bible

Hittites, Perizzites, Rephaites,

Context

18Nʼụbọchị ahụ ka Onyenwe anyị na Ebram gbara ndụ. Ọ sị, “Ndị agbụrụ gị ka m ga-enye ala ndị a, malite nʼiyi ndị Ijipt ruo nʼiyi ukwu Yufretis. 19Ala ndị Ken, na nke ndị Keniz, na nke ndị Kadmọn, 20na ala ndị Het, na nke ndị Periz na nke ndị Refaim, 21na ala ndị Amọrait na nke ndị Kenan na nke ndị Gigash na nke ndị Jebus.” 15:10 Nʼọgbụgba ndụ niile a na-eji anụmanụ a chụọ aja. Ndị ahụ gbara ndụ na-esi nʼetiti anụ ndị ahụ a kpọwara ọkara abụọ gafee, maka imesi ọgbụgba ndụ dị otu a ike. Jen 15:17; Jer 34:18

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.