Native Bible

Genesis 14:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Naanị ihe m ga-anara bụ ihe ụmụ okorobịa m ndị a riri, ya na oke ruuru Anea, na Eshkọl, na Mamre so m gaa. Nye ha oke ruuru ha.” 14:5 Refaim Aha a Refaim pụtara ndị ọ gbaa dimkpa Jen 15:20 14:18 Salem Eleghị anya, nke bụ aha ochie e ji mara obodo Jerusalem.

Genesis 14:24 in English

Genesis 14:24 · Berean Standard Bible

I will accept nothing but what my men have eaten and the share for the men who went with me—Aner, Eshcol, and Mamre. They may take their portion.”

Context

22Ma Ebram zara eze Sọdọm sị, “Eweliri m aka m elu ṅụọ iyi nye Onyenwe anyị Chineke nke kachasị ihe niile elu, Onye kere eluigwe na ụwa, sị 23na agaghị m esi nʼaka gị were ihe ọbụla bụ nke gị, ọ bụladị eriri maọbụ eriri akpụkpọụkwụ. Ka ị ghara ị sị, ‘Ọ bụ m mere ka Ebram baa ọgaranya.’ 24Naanị ihe m ga-anara bụ ihe ụmụ okorobịa m ndị a riri, ya na oke ruuru Anea, na Eshkọl, na Mamre so m gaa. Nye ha oke ruuru ha.” 14:5 Refaim Aha a Refaim pụtara ndị ọ gbaa dimkpa Jen 15:20 14:18 Salem Eleghị anya, nke bụ aha ochie e ji mara obodo Jerusalem.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.