Jenesis 12:2
Genesis 12:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Aga m eme gị mba ukwu, aga m agọzi gị, aga m eme ka aha gị dị ukwuu, ị ga-abụ ngọzị.
Genesis 12:2 in English
Genesis 12:2 · Berean Standard Bible
I will make you into a great nation, and I will bless you; I will make your name great, so that you will be a blessing.
Context
1Onyenwe anyị gwara Ebram okwu sị, “Site nʼobodo gị, sikwa na ụmụnna gị na ezinaụlọ nna gị, gaa nʼala m ga-egosi gị. 2“Aga m eme gị mba ukwu,
aga m agọzi gị,
aga m eme ka aha gị dị ukwuu,
ị ga-abụ ngọzị. 3Aga m agọzi ndị na-agọzi gị,
ma onye ọbụla kọchara gị ka m ga-akọcha;
a ga-agọzikwa agbụrụ niile nọ nʼụwa
site na gị.” 4Ya mere, Ebram hapụrụ gaa dịka Onyenwe anyị gwara ya. Lọt sokwa ya. Ebram agbaala iri afọ asaa na ise mgbe o si na Haran bulie ije.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.