Ndị Galeshịa 6:5
Galatians 6:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na onye ọbụla ga-ebu ibu nke dịịrị ya.
Galatians 6:5 in English
Galatians 6:5 · Berean Standard Bible
For each one should carry his own load.
Context
3Ọ bụrụ na onye ọbụla na-eche na o nwere ihe ya bụ mgbe o nweghị ihe ọ bụ, onye ahụ na-eduhie onwe ya ụzọ. 4Ka onye ọbụla nyocha ọrụ ya, ma ọ bụrụ na ọrụ ya dị mma, mgbe ahụ ka ọ ga-enwe ihe ịnya isi nʼime onwe ya na-abụghị nʼebe ọrụ onye ọzọ dị. 5Nʼihi na onye ọbụla ga-ebu ibu nke dịịrị ya. 6Ka onye a na-akụziri okwu ahụ jisie ike ka ya na onye nkuzi ya na-ekekọ ezi ihe niile. 7Unu ekwela ka e duhie unu, nʼihi na mmadụ ọbụla apụghị ịkwa Chineke emo. Mkpụrụ ọbụla mmadụ kụrụ ka ọ na-aghọrọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.