Ndị Galeshịa 5:8
Galatians 5:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụdị nkwagide ahụ esiteghị nʼebe Onye ahụ kpọrọ unu bịa.
Galatians 5:8 in English
Galatians 5:8 · Berean Standard Bible
Such persuasion does not come from the One who calls you.
Context
6Nʼihi nʼime Kraịst Jisọs, obibi ugwu maọbụ ebighị ugwu abaghị uru. Ihe dị mkpa bụ okwukwe nke na-egosi onwe ya site nʼịhụnanya. 7Unu na-agbabu ọsọ nke ọma, onye gbochiri unu ikwenyere eziokwu ahụ? 8Ụdị nkwagide ahụ esiteghị nʼebe Onye ahụ kpọrọ unu bịa. 9Nwantịntị ihe na-eko achịcha na-eme ka ogbe ụtụ ọka a gwọrọ agwọ koo. 10Enwere m ntụkwasị obi nʼime Onyenwe anyị na unu agaghị eche echiche nʼụdị a ọzọ, ma ikpe ọmụma ga-adịrị onye ọbụla na-eduhie unu ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.