Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

E nyere ndịisi ọrụ eze niile, na ndịisi ọchịchị* niile dị nʼofe ọdịda anyanwụ osimiri Yufretis akwụkwọ iwu ahụ eze nyere. Ndịisi a nyekwara aka nʼọrụ iwughachi ụlọnsọ Chineke ahụ. 8:27 Ya bụ kilogram asatọ na ụma anọ 8:36 Ndịisi ọrụ eze bụ ndị ọchịchị nke mpaghara dị iche iche nke alaeze ahụ dị nʼaka. Ndịisi ọchịchị ọzọ niile na-arụ nʼokpuru ha.

Ezra 8:36 in English

Ezra 8:36 · Berean Standard Bible

They also delivered the king’s edicts to the royal satraps * and governors of the region west of the Euphrates,* who proceeded to assist the people and the house of God.

Context

34Ihe niile zuru ezu dịka ịdị arọ ha si dị. E dekwara ọnụọgụgụ ihe a tụpụtara nʼakwụkwọ nʼoge ahụ. 35Emesịa, onye ọbụla nʼime anyị si esi lọta chụụrụ Chineke Izrel aja nsure ọkụ. E ji oke ehi iri na abụọ chụọ aja maka ebo Izrel niile, ya na iri ebule itoolu na isii, na iri ụmụ ebule asaa na asaa. Ma e ji mkpi iri na abụọ chụọ aja mmehie. E jichakwa ha niile chụọ aja nsure ọkụ nye Onyenwe anyị. 36E nyere ndịisi ọrụ eze niile, na ndịisi ọchịchị* niile dị nʼofe ọdịda anyanwụ osimiri Yufretis akwụkwọ iwu ahụ eze nyere. Ndịisi a nyekwara aka nʼọrụ iwughachi ụlọnsọ Chineke ahụ. 8:27 Ya bụ kilogram asatọ na ụma anọ 8:36 Ndịisi ọrụ eze bụ ndị ọchịchị nke mpaghara dị iche iche nke alaeze ahụ dị nʼaka. Ndịisi ọchịchị ọzọ niile na-arụ nʼokpuru ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.