Ezra 8:2
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ndị ikwu Finehaz, Geshọm; ndị ikwu Itama, Daniel; ndị ikwu Devid, Hatush
Ezra 8:2 in English
Ezra 8:2 · Berean Standard Bible
from the descendants of Phinehas, Gershom; from the descendants of Ithamar, Daniel; from the descendants of David, Hattush
Context
1Ndị a bụ usoro ọmụmụ ndịisi ezinaụlọ ahụ niile sooro m site na Babilọn laghachi mgbe Ataksekses bụ eze: 2ndị ikwu Finehaz,
Geshọm;
ndị ikwu Itama,
Daniel;
ndị ikwu Devid,
Hatush 3ndị ikwu Shekanaya;
ndị ikwu Parosh,
Zekaraya na narị mmadụ na iri ise (150) ndị so ya denye aha ha nʼakwụkwọ. 4Ndị ikwu Pahat-Moab,
Eliehoenai nwa Zerahaya dị narị mmadụ abụọ (200),
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.