Ezra 8:1
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ usoro ọmụmụ ndịisi ezinaụlọ ahụ niile sooro m site na Babilọn laghachi mgbe Ataksekses bụ eze:
Ezra 8:1 in English
Ezra 8:1 · Berean Standard Bible
These are the family heads and genealogical records of those who returned with me from Babylon during the reign of King Artaxerxes:
Context
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.