Ezra 7:28
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Keleekwa Chineke onye nyere m ihuọma nʼihu ndị ndụmọdụ ya, na nʼihu ụmụ eze, bụ ndịisi ọchịchị dị ike. Nʼihi na aka Onyenwe anyị Chineke m nọnyeere m. Eji m obi ike chịkọta ndịisi site nʼIzrel ka ha soro m gaa. 7:22 Nke a bụ narị galọọnụ isii 7:26 E dere akwụkwọ ozi a, nke sitere nʼamaokwu nke iri na abụọ ruo nke iri abụọ nʼisii nʼasụsụ Aramaik (ndị Siria) nke bụ usoro asụsụ mba na mba ji emerikọta ihe nʼoge ahụ.
Ezra 7:28 in English
Ezra 7:28 · Berean Standard Bible
and who has shown me favor before the king, his counselors, and all his powerful officials. And because the hand of the LORD my God was upon me, I took courage and gathered the leaders of Israel to return with me.
Context
26Ahụhụ ga-adịrị onye ọbụla jụrụ idebe iwu Chineke, na iwu eze, ga-abụ ọnwụ, maọbụ nchụpụ site nʼala ya gaa mba ọzọ, maọbụ ịnakọrọ ya ihe niile o nwere, maọbụ ịtụba ya nʼụlọ mkpọrọ.”* 27Otuto dịrị Onyenwe anyị Chineke nna nna anyị ha, onye mere ka eze kpebie ime ka ụlọnsọ Onyenwe anyị dị na Jerusalem dị mma ile anya. 28Keleekwa Chineke onye nyere m ihuọma nʼihu ndị ndụmọdụ ya, na nʼihu ụmụ eze, bụ ndịisi ọchịchị dị ike. Nʼihi na aka Onyenwe anyị Chineke m nọnyeere m. Eji m obi ike chịkọta ndịisi site nʼIzrel ka ha soro m gaa.
7:22 Nke a bụ narị galọọnụ isii
7:26 E dere akwụkwọ ozi a, nke sitere nʼamaokwu nke iri na abụọ ruo nke iri abụọ nʼisii nʼasụsụ Aramaik (ndị Siria) nke bụ usoro asụsụ mba na mba ji emerikọta ihe nʼoge ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.