Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, ha kwụsịrị ịrụ ọrụ nʼụlọnsọ ukwu Chineke na Jerusalem tutu ruo nʼafọ abụọ nke ọchịchị Daraiọs eze Peshịa. 4:1 Sameria bụ isi obodo alaeze ugwu, ndị agbụrụ Benjamin bụ ndị bi nʼobodo ugwu Izrel, ya mere ha ji bụrụ ndị Sameria. 4:10 Maọbụ, Osanapa, dịka e si sụgharịa ya nʼakwụkwọ nsọ ụfọdụ 4:19 Ebe a na-arụtụ aka na nsogbu, na nnupu isi dịrịị nʼoge ọchịchị eze Hezekaya, Jehoiakim nakwa Zedekaya, megide ọchịchị ike nke ndị iro ha na-achị ha. 2Ez 18; 19; 2Ez 24:20; 2Ih 36:13.

Ezra 4:24 in English

Ezra 4:24 · Berean Standard Bible

Thus the construction of the house of God in Jerusalem ceased, and it remained at a standstill until the second year of the reign of Darius king of Persia.

Context

22Lezienụ anya ka unu ghara i lepụrụ okwu a anya. Gịnị ga-eme ka a hapụ ihe iyi egwu a ka ọ gaa nʼihu, ime ka ihe jọrọ alaeze a njọ karịa? 23Ngwangwa a gụrụ akwụkwọ ozi si nʼaka eze Ataksekses, nye Rehum na Shimshai bụ ode akwụkwọ, na ndị otu ha, ha mere ọsịịsọ gakwuru ndị Juu na Jerusalem jiri ike kwagide ha ka ha kwụsị ịrụ ọrụ ahụ. 24Ya mere, ha kwụsịrị ịrụ ọrụ nʼụlọnsọ ukwu Chineke na Jerusalem tutu ruo nʼafọ abụọ nke ọchịchị Daraiọs eze Peshịa. 4:1 Sameria bụ isi obodo alaeze ugwu, ndị agbụrụ Benjamin bụ ndị bi nʼobodo ugwu Izrel, ya mere ha ji bụrụ ndị Sameria. 4:10 Maọbụ, Osanapa, dịka e si sụgharịa ya nʼakwụkwọ nsọ ụfọdụ 4:19 Ebe a na-arụtụ aka na nsogbu, na nnupu isi dịrịị nʼoge ọchịchị eze Hezekaya, Jehoiakim nakwa Zedekaya, megide ọchịchị ike nke ndị iro ha na-achị ha. 2Ez 18; 19; 2Ez 24:20; 2Ih 36:13.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.