Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị nchụaja, ndị Livayị, ndị ọbụ abụ, ndị na-eche ọnụ ụzọ ama, na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, tinyere ụfọdụ ndị mmadụ ọzọkwa, ha na ndị Izrel niile fọdụrụ gara biri nʼobodo nke aka ha. 2:2 Nehemaya a na-ekwu ihe banyere ya nʼebe a, abụghị nke dere akwụkwọ Nehemaya 2:25 Maọbụ, Kiriat Arim 2:41 Asaf bụ otu nʼime ndị Livayị, onye Devid họpụtara maka ịhụ ihe banyere abụ. 1Ih 15:19; 16:5 2:42 Ndị a bụ ndị nche ụlọ ukwu, ha si nʼebo Livayị. 1Ih 15:18 2:43 Maọbụ, ikwu 2:65 Tinyere ndị Livayị na-abụ abụ, e nwere ọtụtụ ndị ọzọ na-abụ abụ nʼoge mmemme dị iche iche, dịka nʼoge ọlụlụ nwanyị, na nʼoge mmemme olili, ya bụ ọnwụ. 2:69 Maọbụ, narị kilogram ise, 2:69 Maọbụ, ọlaọcha ruru puku kilogram atọ

Ezra 2:70 in English

Ezra 2:70 · Berean Standard Bible

So the priests, the Levites, the singers, the gatekeepers, and the temple servants, along with some of the people, settled in their own towns; and the rest of the Israelites * settled in their towns.

Context

68Mgbe ha bịarutere nʼụlọ Onyenwe anyị dị na Jerusalem, ụfọdụ nʼime ndịisi ezinaụlọ nyere onyinye afọ ofufu maka i ji rụzie ụlọ Chineke ka o guzo nʼọnọdụ ya. 69Onye ọbụla nʼime ha webatara nʼụlọakụ ihe o nwere ike inye nʼihi ọrụ a. Ha nyere darik ọlaedo dị puku iri isii na otu (61,000),* maịna ọlaọcha dị puku ise (5,000)* na onyinye uwe ndị nchụaja, otu narị (100). 70Ndị nchụaja, ndị Livayị, ndị ọbụ abụ, ndị na-eche ọnụ ụzọ ama, na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, tinyere ụfọdụ ndị mmadụ ọzọkwa, ha na ndị Izrel niile fọdụrụ gara biri nʼobodo nke aka ha. 2:2 Nehemaya a na-ekwu ihe banyere ya nʼebe a, abụghị nke dere akwụkwọ Nehemaya 2:25 Maọbụ, Kiriat Arim 2:41 Asaf bụ otu nʼime ndị Livayị, onye Devid họpụtara maka ịhụ ihe banyere abụ. 1Ih 15:19; 16:5 2:42 Ndị a bụ ndị nche ụlọ ukwu, ha si nʼebo Livayị. 1Ih 15:18 2:43 Maọbụ, ikwu 2:65 Tinyere ndị Livayị na-abụ abụ, e nwere ọtụtụ ndị ọzọ na-abụ abụ nʼoge mmemme dị iche iche, dịka nʼoge ọlụlụ nwanyị, na nʼoge mmemme olili, ya bụ ọnwụ. 2:69 Maọbụ, narị kilogram ise, 2:69 Maọbụ, ọlaọcha ruru puku kilogram atọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.