Izikiel 7:1
Ezekiel 7:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,
Ezekiel 7:1 in English
Ezekiel 7:1 · Berean Standard Bible
And the word of the LORD came to me, saying,
Context
1Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị, 2“Ma gị onwe gị, Nwa nke mmadụ, nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị ala Izrel:
“ ‘Ọgwụgwụ!
Ọgwụgwụ abịakwasịla akụkụ anọ nke ala ahụ. 3Ugbu a ka ọgwụgwụ bịakwasịrị unu.
Lee, aga m eme ka iwe m bịakwasị unu;
aga m ekpe unu ikpe dịka omume unu si dị,
aga m ata unu ahụhụ maka arụ unu niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.