Izikiel 4:17
Ezekiel 4:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m eme ka ihe oriri na mmiri ọṅụṅụ kọọ ha. Ha ga na-elerịta onwe ha anya nʼoke egwu, ha ga-anwụkwa nʼihi mmehie ha.” 4:11 Nke a bụ otu ụzọ site nʼụzọ isii nke e kere otu lita mmiri.
Ezekiel 4:17 in English
Ezekiel 4:17 · Berean Standard Bible
So they will lack food and water; they will be appalled at the sight of one another wasting away in their iniquity.
Context
15Ọ sịrị, “Ọ dị mma, aga m enye gị nsị ehi nʼọnọdụ nke mmadụ, nʼelu ya ka ị ga-akwado achịcha gị.” 16Mgbe ahụ, ọ gwara m, “Nwa nke mmadụ, lee, aga m eme ka nri kọ na Jerusalem; ha ga-eji nchegbu rie nri a tụpụtara atụpụta, jirikwa egwu ṅụọ mmiri e kupụtara ekupụta. 17Aga m eme ka ihe oriri na mmiri ọṅụṅụ kọọ ha. Ha ga na-elerịta onwe ha anya nʼoke egwu, ha ga-anwụkwa nʼihi mmehie ha.”
4:11 Nke a bụ otu ụzọ site nʼụzọ isii nke e kere otu lita mmiri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.