Izikiel 35:2
Ezekiel 35:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Nwa nke mmadụ, chee ihu imegide nʼugwu Sia, buo amụma megide ya,
Ezekiel 35:2 in English
Ezekiel 35:2 · Berean Standard Bible
“Son of man, set your face against Mount Seir and prophesy against it,
Context
1Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị, 2“Nwa nke mmadụ, chee ihu imegide nʼugwu Sia, buo amụma megide ya, 3sị ya, ‘Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị: Mụ onwe m na-emegide gị, gị ugwu Sia. Aga m esetikwa aka m imegide gị, mee gị ka ị ghọọ ebe tọgbọrọ nʼefu. 4Obodo gị niile ka m ga-eme ka ha ghọọ mkpọmkpọ ebe, gị onwe gị ga-abụkwa ebe tọgbọrọ nʼefu. Mgbe ahụ, ị ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.