Izikiel 24:2
Ezekiel 24:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Nwa nke mmadụ, detuo ụbọchị taa nʼakwụkwọ, nʼihi na ọ bụ taa ka eze Babilọn gbara Jerusalem gburugburu.
Ezekiel 24:2 in English
Ezekiel 24:2 · Berean Standard Bible
“Son of man, write down today’s date, for on this very day the king of Babylon has laid siege to Jerusalem.
Context
1O ruo nʼafọ nke itoolu, nʼọnwa nke iri, nʼụbọchị nke iri, okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị, 2“Nwa nke mmadụ, detuo ụbọchị taa nʼakwụkwọ, nʼihi na ọ bụ taa ka eze Babilọn gbara Jerusalem gburugburu. 3Ugbu a, tụọrọ ndị a na-enupu isi ilu a, gwa ha: ‘Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru:
“ ‘Sikwasịnụ ite ahụ nʼọkụ; sikwasị ya
kunyekwanụ mmiri nʼime ya. 4Tinyenụ anụ a bọrọ abọ nʼime ya.
Tinye anụ dị mma, apata ya na aka ya.
Tinyekwa ọkpụkpụ ndị ahụ dị mma nʼime ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.