Izikiel 23:49
Ezekiel 23:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị ghaghị ịta ahụhụ nʼihi ndụ ọjọọ nke ịkwa iko gị, hụkwaa ahụhụ nʼihi mmehie niile nke ịkpọ isiala nye arụsị. Mgbe ahụ ị ga-amata na mụ onwe m bụ Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị.” 23:15 Maọbụ, belịt 23:22 Ndị ahụ hụrụ gị nʼanya ya bụ ndị iko ya 23:31 Aga m ata gị ahụhụ dịka m si taa ya. 23:34 Maọbụ, ejuju
Ezekiel 23:49 in English
Ezekiel 23:49 · Berean Standard Bible
They will repay you for your indecency, and you will bear the consequences of your sins of idolatry. Then you will know that I am the Lord GOD.’”
Context
47Mkpọkọta mmadụ ahụ ga-atụ ha nkume, werekwa mma agha gbudasịa ha. Ha ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom, kpọkwaa ụlọ ha niile ọkụ. 48“Otu a, aga m eme ka ibi ndụ ọjọọ kwụsị nʼala ahụ, ka esi otu a adọ ndị inyom niile aka na ntị, ka ha hapụ ịgbaso nzọ ụkwụ gị. 49Ị ghaghị ịta ahụhụ nʼihi ndụ ọjọọ nke ịkwa iko gị, hụkwaa ahụhụ nʼihi mmehie niile nke ịkpọ isiala nye arụsị. Mgbe ahụ ị ga-amata na mụ onwe m bụ Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị.”
23:15 Maọbụ, belịt
23:22 Ndị ahụ hụrụ gị nʼanya ya bụ ndị iko ya
23:31 Aga m ata gị ahụhụ dịka m si taa ya.
23:34 Maọbụ, ejuju
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.