Izikiel 23:2
Ezekiel 23:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Nwa nke mmadụ, ọ dị ndị inyom abụọ nke otu nne mụrụ.
Ezekiel 23:2 in English
Ezekiel 23:2 · Berean Standard Bible
“Son of man, there were two women, daughters of the same mother,
Context
1Okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị m, 2“Nwa nke mmadụ, ọ dị ndị inyom abụọ nke otu nne mụrụ. 3Ha ghọrọ ndị akwụna nʼala Ijipt site na mgbe ha bụ agbọghọ. Nʼala ahụ, a bịagidere ara ha aka, pịakwa ọnụ ara agbọghọ ha aka nʼọnọdụ igwuri egwu. 4Aha nke okenye bụ Ohola. Aha nwanne ya nwanyị bụ Oholiba. Ha bụrịị nkem, ha mụtakwara m ụmụ ndị nwoke na ndị nwanyị. Ohola bụ Sameria, Oholiba bụkwa Jerusalem.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.