Native Bible

Ezekiel 23:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị m,

Ezekiel 23:1 in English

Ezekiel 23:1 · Berean Standard Bible

Again the word of the LORD came to me, saying,

Context

1Okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị m, 2“Nwa nke mmadụ, ọ dị ndị inyom abụọ nke otu nne mụrụ. 3Ha ghọrọ ndị akwụna nʼala Ijipt site na mgbe ha bụ agbọghọ. Nʼala ahụ, a bịagidere ara ha aka, pịakwa ọnụ ara agbọghọ ha aka nʼọnọdụ igwuri egwu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.