Native Bible

Ezekiel 17:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,

Ezekiel 17:1 in English

Ezekiel 17:1 · Berean Standard Bible

Now the word of the LORD came to me, saying,

Context

1Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị, 2“Nwa nke mmadụ, tụọ ilu kọwaara ụlọ Izrel akụkọ ihe ọmụma atụ. 3Sị ha, ‘Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru, otu ugo nke nwere nku abụọ buru ibu, nke abụba ya tụrụ agwa agwa ma dịkwa ogologo, feere bịa na Lebanọn, tụjiri ọnụ ọnụ osisi sida kachasị ibe ya ogologo.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.