Native Bible

Ezekiel 16:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Okwu nke Onyenwe anyị bịakwutere m,

Ezekiel 16:1 in English

Ezekiel 16:1 · Berean Standard Bible

Again the word of the LORD came to me, saying,

Context

1Okwu nke Onyenwe anyị bịakwutere m, 2“Nwa nke mmadụ, gwa Jerusalem okwu mee ka ọ mara banyere ndụ ya niile rụrụ arụ 3sị ya, ‘Ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-agwa Jerusalem: Ịpụta ụwa gị na ọmụmụ gị bụ nʼala ndị Kenan; nna gị bụ onye Amọrị, nne gị bụ onye Het.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.